Jamaikạ: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Flag of Jamaica.svg|thumb|Ọkọlọtọ obodo Jamaikạ]]
'''Jamaica''' bu [[obodo-elu-mmiri]] nor ime otú-Obodo Karibiyạn. O nor na ímé [[Osịmịrị Karibiyạn]], [[nleda anyanwu]] ya bu ébé Cuba nor, na odida anyanwu ya wu ala-elu-mmiri há nạ kpo [[Hispanyola]], ime ala nke bu obodo [[Hēyítị]] na [[Ochichiiwu Dọminícạ]]. Diạlạ Jamaikạ bu ndi Taíno ndi na su asụsụ Arawak, ha gùrù obodo ha ''Xaymaca'', wuru "Alạ nkú na mmirị", ma o bu "Alạ mmirị jụrụ".
 
Búrú obodo ndi [[Spain]] wẹrẹ ha kpọrọ ''Santiago'', mgbe ogẹ gáfèrè o dafụrụ áká ha, da na ime ochíchí ndi [[Njikota Ochíchíeze|Britain]] aha ya wuzi 'Jamaica'. Wéré madu rúrú nde 2.8, o bu obodo ató nor na [[Olile anyanwu Amerika]] na su [[asụsụ Inglish]] wéré madu kacha, Nke ndi mbu bu [[Njikota Obodo Amerika]] na [[Kánada]]. O nor okpúrụ Eze nwanyi Elizabeth II bu ishi iwu alạ. [[Kingston]] bu [[ama ukwu]] bu nke kacha ívu na Jamaikạ
 
{{stub}}