Ndị Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
SieBot (ṅkátá | mmetara)
m robot Modifying: ar:إيجبو (شعب)
No edit summary
Ahiri 13:
A guba ndi kasi n'onu ogu na Naijiria, ndi Igbo bu ndi nke ato. Dika onu ogu afo 2007 siri kowa, ndi Awusa weresia, ndi Yoruba ewere, tupu o ruo ndi Igbo.
Onweghi onye ma ndi Igbo ole bi n'uwa a, maka na ndi Igbo gbasara mba di iche iche; na-azu ahia, ma o bu na-agu akwukwo. N'ime Naijiria, ndi Igbo bi na steti dum. Ebe ha si pua njem, bu Omambala (nke a kporo Anambra); Abia; Enugwu; Ebonyi nakwa Imo. Ndi Igbo jukwara eju bara a bara na Delta; Rivers, ufodu akuku Edo, Akwa Ibom, Cross River, Bayelsa nakwa Benue. Ebe ndi Igbo gboro kasa na-abughi ala nna ha, bu Lagos, Kano, Kaduna na steti dum di na Naijiria).
Ndi Igbo bu ndi njem. I ruo obodo di iche iche na Afrika, Yurop, Amerika ma o bu Eshia, i ga-ahu imilikiti ndi Igbo. Onwere onye agbata obi siri, na obodo ndi Igbo anǫghi, abughi ezi obodo. Obodo obuna ndi updabutt Igbo nǫ, i fa na-enwe ǫgbakǫ ųmų-Igbo. Ǫgbakǫ ndia na-enye aka įfu na ǫmenani Igbo ma ǫdinma ndi-Igbo na-aga n'iru.
 
[[Category:Ìgbo]]