Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
corrected spellings
Ahiri 1:
{{Databox}}
 
'''Asụsụ [[Igbo cuisine|Ìgbò]]''' bụ asụsụ nke ana-asụ n'ala Igbò nile gbaa gburugburu. Ọ bụkwa nke ndị nwe ya ruru ihe dị ka mmadụ di ndè ịrị abuo n'isi. Ọtụtụ n'ime ndị a bụkwa ndị Igbo, ebe ndị ọzọ n'ime ha bụ ndị ọbịa n'ala Igbo. Abịa n'asụsụ Igbo, e nwere ọtụtụ ire dị iche-iche nke mere ka ọ na-ebute nghọta he n'ime asụsụ a. NkeaNke a kpara kwara eji we họpụta ihe akpọrọ Ìgbò Ízugbé. Ìgbò Ízugbé bụkwa nchọpụta nke ejiri asaa n'anya were họpụta ire nke ndị OwerriOwere sitere na Ímo steeti, ire nke ndị Awka nke sitere na Anambara steeti nakwa ire nke ndị Umuahia nke sitere na AbiaAbịa steeti. Ọ bụkwa nkeanke a bụ asụsụ Ìgbò etiti nke a akwa ede n'akwụkwọ.
 
 
 
Abia na edemede nke asụsụ Igbo, enwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. Abịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonanti, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee ma atụ bụ, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ.
 
AbiaA bịa na edemede nke asụsụ Igbo, enwecharae nwechara nnọọ ihe ndị di cha iche site ka ndị bekee si ede nke ha. AbịaA bịa na mkpụrụokwu nke kọ́nzonantikọ́nzonantị, e nwere ndị gbara mkpụrụ edemede abụọ. Ihe iji wee mamaa atụ bụ:, ch, gb, gw, kp, kw, nw, nakwa ndị ọzọ.