Huguette Bello
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
aha n'asụsụ obodoHuguette Bello Dezie
Aha enyereHuguette Dezie
aha ezinụlọ yaBello Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Ọgọọst 1950 Dezie
Ebe ọmụmụSaint-Pierre Dezie
Asụsụ obodoFrench language Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, pensioner, professors, scientific professions Dezie
Ebe ọrụParis Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPour La Réunion Dezie
webụsaịtịhttp://huguettebello.over-blog.com/, https://huguettebello.re/ Dezie

Huguette Bello (Amụrụ n'abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1950) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị French si Réunion.

Huguette Bello

Onye bụbu onye otu Reunionese Communist Party (PCR), ọ kewara na ndị Kọmunist n'afọ 2012 wee guzobe otu nke ya, For Réunion (French: Pour la Réunion, PLR).

Ọ bụ onye nnọchi anya na French National Assembly, ebe ọ na-anọdụ na Gauche démocrate et républicaine (Democratic and Republican Left) otu ndị omeiwu, nke gụnyere French Communist Party (PCF) na ndị nnọchi anya ndị ọzọ. Ọ bụbu onye otu ndị omeiwu Radical-Citizen-Green (Radical-citoyen-vert (fr)) site n'afọ 1997 ruo afọ 2002, nke gụnyere, n'etiti ndị ọzọ, Reunionese Communist Party, Greens, na Radical-Socialists, mana ọ bụghị PCF.

Ebenside dezie