Herbert C. Kodilinye

Herbert C. Kodilinye bụ onye anọ bụ onye isi ọchịchị nke Mahadum Naịjirịa, Nsukka. Otu n'ime akwụkwọ mbiputa ya bụ na retinoblastoma ọ bịakwa nwee mpaghara ọkachamara ya na Ophthalmology.[1]

A nabatara ya dị ka onye Ntọala Ọnye ibe nke ndi Naijiria Academy of Science na-afọ 1977.[2]

Ihe odide

dezie
  1. Kodilinye (1967-03-01). "Retinoblastoma in Nigeria: Problems of Treatment" (in English). American Journal of Ophthalmology 63 (3): 469–481. DOI:10.1016/0002-9394(67)90246-2. ISSN 0002-9394. PMID 6019534. 
  2. Foundation fellows – The Nigerian Academy of Science (en-US). nas.org.ng. Retrieved on 2017-12-20.