Gereta China
territory, great homeland
kọntinentAsia Dezie
mba/obodoTaiwan, China, Hong Kong, Macau, Singapore Dezie

Greater China bụ mpaghara ala na -ezighi ezi nke na -ekerịta mmekọrịta azụmahịa na ọdịnala na Han Chinese [1] , yana na enweghị mmasị . Echiche nke "Greater China" na -ezo aka na mpaghara nke gụnyere Mainland China, Hong Kong, Macau na Taiwan na East Asia. [2] [3] [4] Ụfọdụ ndị nyocha nwekwara ike ịgụnye obodo ndị China ndị ọzọ gburugburu ụwa dịka Singapore . Enwere ike ijikọ okwu a ka ọ bụrụ "njikọ n'etiti mpaghara mpaghara China". [5] [6]

Ójíjí dezie

na-ejikarị ọkpụokwu a egbochi mkpalite uche ndi mmadụ gbanyere ọnọdụ ndọrọndọrọ ọchịchị nke Taiwan.

[7]

 
oneọchịchị Qing.Ókēálà nke "Republic of China" ketara site n'aka gọọmentị "Great Qing jụrụ ọkwaọchịchị nke oneọchịchị Qing.

Akụkọala dezie

 
Sinkiang, na Tibet .Esereese njirimara mba maọbụ maapụ nke "China" nke dị n'ejije mba America e mere maka okwu ndughe n'afọ 1944 na-ézí ókēálá "Republic of China" nke gụnyere: China kpọmkwem, Manchuria, Mongolia, Sinkiang na Tibet.
 
Ngosipụta mpaghara nke Republic of China kwuru na ihe ncheta Chiang Kai-shek na Wuqiu, Kinmen

E jila ọkpụokwu a kwuo okwu ọtụtụ oge gara aga, mana nghọta na ebumnobi ndi ji ya kwuo a bụghị otu.


[8]

Ọkpụokwu a si n'asụsụ Bekee pụtakwara ọzọ n'agbata afọ 1980 ruo 1989 iji gosi mmekọrịta n'okwu akụnaụba nakwa ịdịnotu nke ndọrọndọrọ ọchịchị nwere ike inweta mpaghara ya dị iche iche. Ọ bụghị otu kwụụrụ onwe ya dịka EU, ASEAN, maọbụ AU. Ọkpụokwu a bụ aha e ji chịkọta òtù ahịa dị iche iche a hụrụ dịka ndị nwere njikọta n'okwụ akụnụba. N'ihi ya, ọ pụtaghị nkwụrụonwe. Ọ bụghị mgbe ọ bụla ka ọkpụokwu a na-agụnye Taiwan. Ọmụmaatụ, Cisco na-eji "Greater China na Taiwan" egosipụta ahịa.

Leekwa dezie

Edensibịa dezie

  1. "Pact row could harm Greater China economic integration: ANZ", Focus Taiwan, 2 April 2014. Retrieved on 6 November 2018.
  2. William (2016). "The concept of greater China in higher education: adoptions, dynamics and implications". Comparative Education 52: 26–43. DOI:10.1080/03050068.2015.1125613. 
  3. Apple overtakes Lenovo in China sales. Financial Times (18 August 2011). Archived from the original on 27 November 2011. Retrieved on 19 November 2011.
  4. 《路透晚报》4月29日日间新闻摘要(大中华区). 路透中文网 reuters.
  5. William (2016). "The concept of greater China in higher education: adoptions, dynamics and implications". Comparative Education 52: 26–43. DOI:10.1080/03050068.2015.1125613. 
  6. Harding (December 1993). "The Concept of "Greater China": Themes, Variations and Reservations*" (in en). The China Quarterly 136: 660–686. DOI:10.1017/S030574100003229X. ISSN 1468-2648. 
  7. Aretz (2007). The greater China factbook. Taipei: Taiwan Elite Press. ISBN 978-986-7762-97-9. OCLC 264977502. 
  8. Harding (December 1993). "The Concept of 'Greater China': Themes, Variations and Reservations". The China Quarterly 136 (136, Special Issue: Greater China): 660–686. DOI:10.1017/S030574100003229X.