Fati Mohammed
Fati Mohammed
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jụn 1979 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Robert Morris Eagles women's soccer |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Fati Mohammed (amụrụ ya na abalị anọ, na onwa nke isii, na afọ 1979) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị na-agba dịka onye na-edebe goolu. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2003 FIFA Women's World Cup na 2007 FIFA Women'S World Cup. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Robert Morris College na United States.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ List of Players. FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Archived from the original on October 14, 2012. Retrieved on 2007-09-28.