Dinen Roy, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye MLA, a họpụtara ya site na mpaghara Kharagpur na ntuli aka 2016 West Bengal steeti.[3][4] Na nhọpụta ọgbakọ n'afọ 2021 ka e si n'otu mpaghara họpụta ya ọzọ.[5][6][7]

Ihe odide

dezie