Atwi
ahà nnà
Aha nna Atwi (Arabic) sitere Obodo Lebanọn. Ndị ama ama naza aha nna gụnyere:
- Abbas Ahmed Atwi (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na itoolu), onye na-agba bọọlụ na Lebanọn
- Abbas Ali Atwi (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na anọ), onye na-agba bọọlụ na Lebanọn
- Mohamed Atwi (amụrụ na afọ nari iri itoolu iri asatọ na asaa rue afọ puku abụọ na iri abụọ), onye bọọlụ Lebanọn