Anaocha

Ọchịchị ime Obodo dị na Naịjirịa
Anaọcha
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaAnambra Steeti Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ6°6′18″N 7°0′36″E, 6°4′6″N 6°59′47″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereChairman of Anaocha local government Dezie
Executive òtùsupervisory councillors of Anaocha local government Dezie
òtù omebe iwuAnaocha legislative council Dezie

Anaocha bụ ọchịchị ime obodo na steeti Anambra, ndịda-ọwụwa anyanwụ Nigeria . Obodo ndi mejuputara ochichi obodo buAguluzigbo, Agulu, Neni, Ichida, Adazi-Ani, Adazi-Enu, Adazi-Nnukwu, Akwaeze, Nri, Obeledu.

Ebe nzipu ozi Agulu nke dị n'obodo Okpuifite, Agulu n'okpuru ọchịchị ime obodo Anaocha, Anambra Steeti

Ụlọ akwụkwọ dezie

Nke a bụ ndepụta ụlọ akwụkwọ sekọndrị dị na mpaghara ọchịchị Anaocha:

  • Girls High School, Agulu
  • Osisi AMCSS Neni
  • Loretto Sekondari School, Adazi
  • Community Sekondari School, Obeledu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Community, Ichida
  • Community High School, Aguluzigbo
  • Bubendorff Memorial Grammar School, Adazi Nnukwu
  • Community Sekondari School, Agulu
  • Ojiako Memorial Grammar School, Adazi Ani
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Union, Agulu
  • Community Sekondari School, Adazi
  • Community High School, Akwaeze
  • Ụlọ akwụkwọ Grammar, Agulu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Lake City, Nri
  • Girls Sekondari School, Adazi-Nukwu
  • Ụlọ akwụkwọ sekọndrị Regal, Nri

Ndị ama ama dezie

  • Emeka Nwokedi – condukutor na musiki direcutor

Ntụaka dezie