Open main menu
Afọ

Afọ bu otu mkpagara-ahu ('organ') ndi mmadu ma anumanu nwere, edi iji eri he. Oru afọ bụ ihe ana-kpo "digestion." Mgbe mmadu tinyee ihe na onu ha, rie ya, ihe ahu na bia n'ime afo taa ahu onye ahu mee ya digest.

Leekwaa ihe nke ozoMèzi