29 Septemba bu ubochi nke 29th (nke iri abụọ na itenanị) na onwa ana kpo Septemba. Na Gregorian calender, 29 Septemba bu ubochi nke 272nd (273rd na afo nke ana-kpo leap year) na afo. Anyi nwere agugu ubochi 93 du mgbe afo na agwu.
Ihe mere na 29 SeptembaMèziOnye amuruMèziOnye wuruMèzi