ỤLỌAKWỤKWỌ AMỤMAMỤ ASỤSỤ NKE MBA AFRỊKA (AFRICAN LINGUISTICS SCHOOL - ALS)

The African Language School is a two-week school. < ref > ALS6 (en-US). sites.google.com. Retrieved on 2022-08-05. </ ref >This school provides students with the latest written material on Linguistics. The school's offerings include Syntax, Semantics, Phonology, Sociolinguistics and data analysis. research for it (Field work). They provide this service to those who have completed their first degree in any University in Africa.

Ụmụakwụkwọ dezie

A na-enyocha nke ọma tupu ha ahọrọ ụmụakwụkwọ ga abia na uloakwukwo a. Ụmụakwụkwọ a na-ahọrọ na esi na obodo dị iche iche di na Afrịka. Obodo esigoro nweta ụmụakwụkwọ gunyere:Benin, Bukina Faso, Cameron, Democratic Republic nke ndị Kongo, Côte d’Ivoire, Eswatini, Ethiopia, Ghana, Kenya, Lesoto, Malawi, Naịjirịa, Senegal, Siera Leone, South Afrịka, Tanzania, Togo, Tunisia, na Zimbabwe.

Ndị Ọkammụta (Post Doc) dezie

E nweela ndị Ọkammụta ole na ole na Mahadum dị na mba Afrịka sonyere na ụlọakwụkwọ a.

Ndị Nkuzi dezie

Ha nwere mmadụ iri na isii ruo iri abụọ ndị sonyere na ndị nkuzi na akuzi na ụlọakwụkwọ a. Ndị nkuzi a bụ ọkammụta amaara ama.Ndi ọkammuta a si na mba di iche iche nke gunyere: Amerịka, Europe na Afrịka Ndị nkuzi a nile na akuzi ma ha anaghị anara ụgwọ ọrụ maka nkuzi ha na-akuzi n’ụlọakwụkwọ a. Ọtụtụ ndi nkuzi a na-akwụ ụgwọ ụgbọelu ha n’onwe ha, nke bụ ụzọ ha si abịa n'ụlọakwụkwọ a.