Ojị
obere ụdị nkenut, nut Dezie
mbumputauwa nke taxonCola Dezie

Ọjị n'omenala ndi Igbo bụ mkpụrụ osisi eji eme ọbia nakwa emume. Ọjị bụ ihe mbụ a na-enye onye ọbịa ọbụla n' ala Igbo. Ndị Igbo na-akwanyere Oji ugwu nke ukwuu. Naani ndi nwoke na-ari elu ọji mana ndi nwanyi anaghị ari ya.

Ọjị

Ịta oke ọjị na-erighị nri na-ebute Kansa, maka ọjị nwere ihe ana-kpo N-nitroso. N'ala Naigeria, ebe ọtụtụ mmadu na-ata ya, N'Omenaala Igbo, mmemme niile ha na-eme iwu megidere na ọjị ga adị ya n'ihi na ọ bụ ọjị ka ji ekpe ekpere site na-ịgọ ya ka ihe gaara ha nke ọma. Omenaala ndị a gụnyere ịlụ nwaanyị, echimechi,ikupụta nwa nakwa ndị ọzọ. Naanị na-ikwa ozu ka ndị igbo anaghị eji ọjị.

Lee nke ọzọ dezie