Aha m bu Oriaku Adaora Obuezie. A bụ m onye nchekwa akwukwo. A na m akuzi nkuzi ma burukwa nwa akwukwo. Obi di m uto n'iso na-ndozi ihe ogugu di na wikipedia. O dighikwa m obi mma ihu n'asusu igbo anyi ezughi oke ebaa. O ga-amasi m, igba mbo sonye n'ihu na-edoziri wikipedia nke igbo anyi a nkeoma. Ndewo!