Uche Akubuike

Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria

Uche Akubuike (amụrụ ya na 17 Machị na- afo 1980 na Akwa Ibom) O bụ onye Naijiria na-eche bọọlụ. Ọ na-agba bọọlụ klọb Nye ndiEnyimba . [1][2]

  1. Photo from 2011 at Gombe Utd.
  2. Akubuike joins Enyimba (MTNfootball)