Tsega Gebre Beyene

 

Tsega Gebre Beyene
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEthiopia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1994 Dezie
Ọrụ ọ na-arụsport cyclist Dezie
ụdị egwuregwucycle sport Dezie

Tsega Gebre Beyene (amụrụ 30 Ọgọst 1994) bụ onye Etiopia ọkachamara n'ịgba ọgba ọsọ . [1] Ọ gbara n'ọsọ ụzọ ụmụ nwanyị na asọmpi UCI Road World Championship nke afọ 2016, mana ọ gbachaghị ọsọ ahụ. [2] [3]

Nnukwu nsonaazụ dezie

 

Edensibia dezie

  1. Tsega Gebre Beyene. Pro Cycling Stats. Retrieved on 16 October 2016.
  2. Final Results / Résultat final: Women Elite Road Race / Course en ligne Femmes Elite (PDF). Sport Result. Tissot Timing (15 October 2016). Retrieved on 15 October 2016.
  3. 2016 World Championships WE - Road Race. Pro Cycling Stats. Retrieved on 16 October 2016.

Njikọ mpụga dezie

  • Tsega Gebre Beyene at ProCyclingStats