Theoren Fleury
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịKánada Dezie
obodo maka egwuregwuKánada Dezie
Aha enyereTheoren Dezie
aha ezinụlọ yaFleury Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Jụn 1968 Dezie
Ebe ọmụmụOxbow Dezie
Ọrụ ọ na-arụice hockey player, baseball player Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichewinger Dezie
ụdị egwuregwuice hockey Dezie
agbapụ akaright-handed shot Dezie
drafted byCalgary Flames Dezie
so na1998 Winter Olympics, 2002 Winter Olympics Dezie
otu egwuregwuNational Hockey League Dezie
Ihe nriteStanley Cup, NHL Plus-Minus Award Dezie
webụsaịtịhttp://www.theofleury14.com Dezie

Theoren Wallace "Theo" Fleury (mùrù ya na 29 Önwa ishií, 1968) bu onye Kanada na á gba hoki mgbe mbu maka ndi Calgary Flames, Colorado Avalanche, New York Rangers na Chicago Blackhawks nor na National Hockey League (NHL), ma ndi Tappara nke SM-liiga Finland, na ndi Belfast Giants nke Elite Ice Hockey League Britain Ukwu. Ndi Flames dọsẹrẹ ya maka gburúgburù nke asaato, nke 166 ndi níle, na NHL Entry Draft 1987 na ọ kwụrụ egwuregwu rúrú 1,000 na NHL na étịtị afọr 1989 na 2003.