Tete Chelangat
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Ọgọọst 1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụsocial worker, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Mpaghara ntuli akaBukwo District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaProtestant Dezie

Eveline Tete Chelangat (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1960) sabiny site n'otu agbụrụ bụ onye omeiwu Ugandan ruo afọ iri. Ọ na-anọchite anya Bukwo[1] Kongasis Constituency dị ka nwanyị MP. Ọ bụ onye NRM (National Resistance Movement) Party na National Assembly.[2]

Nkà mmụta dezie

Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Bukwo ebe ọ nọdụrụ maka PLE ya. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ gara ụmụ agbọghọ Kidetok, Serere maka ọkwa O ya tupu ọ banye na kọleji Sebei, Tegeres. O nwere diplọma na ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na Nsamizi Institute (Mpigi). Ọ bụ onye ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na ọrụ na Pentacostal site na okpukpe.

Ndụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Eveline Tete Chelangat sonyeere ndọrọ ndọrọ ọchịchị wee malite site na District Councilor LC5, na afo 2006 e nyere Bukwo District otu distrikti ma ọ ghọrọ onye nnọchi anya nwanyị na Parliament nke Uganda n'okpuru National Resistance Movement ruo na afo 2016

Ihe odide dezie

  1. Rashid Muzungyo (2006-12-03). Minister lauds UNFPA on health. New Vision.
  2. Ministers, MPs who took money, dodged Parliament revealed (en). Daily Monitor. Archived from the original on 2019-06-01. Retrieved on 2019-06-01.