Sizwe Nxasana
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọgọọst 1957 Dezie
Dị/nwunyeJudy Dlamini Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Fort Hare, University of South Africa Dezie

Sizwe Nxasana (a mụrụ n'ụbọchị nke 7 n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1957) bụ onye isi azụmahịa na onye na-ahụ maka ego na South Africa. Ọ bụbu onye isi oche nke Telkom Group na FirstRand Group ma bụrụ onye isi oche nke NSFAS ma bụrụ onye guzobere Sifiso Learning Group.[1] Sizwe bụkwa onye otu South African Institute of Chartered Accountants .

E hotara Nxasana dị ka otu n'ime Top 100 kasị nwee mmetụta n'Afrịka site na magazin New African na 2016.[2]

Ndụ

dezie

Nxasana nwere BCom na Mahadum nke Fort Hare na nzere Bachelor of Accounting Science (Honours) (UNISA) ma bụrụ otu n'ime ndị CA 10 mbụ nke Africa na South Africa.

Ọ bụbu onye isi oche nke FirstRand na Telkom site na 1998 ruo 2005. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ala nke ABASA site na 1991 ruo 1994. Ọ bụbu onye isi oche nke NSFAS. Ọ bụ onye guzobere Sifiso Learning Group na Future Nations Schools.

Ọ lụrụ Dr Judy Dlamini ma ha nwere ụmụ abụọ.

Ndetu

dezie
  1. 'He collapsed the scheme': Union welcomes Nxasana's NSFAS resignation.
  2. webmanager (2017-07-07). Ghanaian educationist, Anis Haffar listed among 100 most influential Africans (en-US). Business World Ghana. Archived from the original on 2020-02-17. Retrieved on 2021-01-06.