Sally Barsosio
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kenya |
obodo maka egwuregwu | Kenya |
aha enyere | Sally |
aha ezinụlọ ya | Barsosio |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Maachị 1978 |
Ebe ọmụmụ | Keiyo District |
nwanne | Florence Barsosio |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | long-distance runner, asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | long-distance running |
so na | 2004 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics, 1996 Summer Olympics |
Sally Barsosio (amụrụ na 21 ọnwa Machị na afọ 1978 na Keiyo District) bụ onye Kenya na-agba ọsọ ọsọ. As of 2015[update] n'afọ 2015, Barsosio bụ onye kacha nta nwetara ihe nrite na World Junior Championships in Athletics, mgbe ọ dị afọ 14 na ụbọchị 182.[1]
N'afọ 1993, mgbe ọ dị afọ iri na ise na ụbọchị iri na atọ, ọ meriri nrite ọla nchara 10,000 mita na afọ 1993 World Championships in Athletics mgbe a chụpụrụ ya na mbụ maka igbochi ndị na-agba ọsọ ibe ya, ọkachasị Elana Meyer onye si n'ọsọ ahụ pụọ. Nke a mere ka ọ bụrụ onye kachasị nta na-emeri ihe nrite na World Championships in Athletics.[2]
Ọ bụ onye mmeri nke nzukọ Cross Internacional de Soria na afo 1994.
Sally laghachiri na asọmpi ụwa na 1995 na-ewere ọnọdụ nke iri na otu na 1997 mgbe ọ meriri nrite ọla edo 10,000m, na-aghọ nwanyị Kenya mbụ meriri n'ọkwa egwu. Na-agbakwunye n'ọnọdụ ya dị ka onye kacha nta nwetara ihe nrite, mmeri a mere ka ọ bụrụ onye mmeri kachasị nta na 10,000m.[2]
Ọ na-azụ na PACE Sports Management ma Ricky Simms na-azụ ya.
Ụmụnne ya nwanyị Florence Barsosio na Chepkemoi Barsosio nakwa nwa nwanne ya nwanyị Susan Sirma bụkwa ndị Kenya na-agba ọsọ.[3]
Ihe odide
dezie
- ↑ Youngest Champions and Medallists. IAAF (archived). Retrieved 2015-08-16.
- ↑ 2.0 2.1 Butler, Mark et al. (2013). IAAF Statistics Book Moscow 2013 (archived). IAAF. Retrieved 2015-07-06.
- ↑ Daily News (Los Angeles, CA), 31 March 1996: KENYAN WOMEN FEEL OLYMPIC HEAT