Rona Rupert

Onye edemede South Africa

Rona Rupert née Davel (7 February 1934 ruo 25 August 1995) bụ onye odee akwụkwọ obodo South_Africa. N'afọ 1976, ọ natara ihe onyinye C. P. Hoogenhout Award.[1]

Akụkọ Ndụ ya dezie

A mụrụ ya na Calvinia, South Afrikaan. Nna ya bụ onye nkuzi nke Afrikaans na Dutch, tupu ezinụlọ ahụ akwaga Calvinia ma zụta ugbo Doega.

Rona gụrụ Afrikaans na egwu na Mahadum Stellenbosch wee nweta nzere BA n'afọ iri na itoolu na iri ise ato, diplọma onye nkuzi nke sekọndrị n'afọ iri na itoolu na iri ise na ano na ikikere onye na-eme ihe nkiri (ihe oipi ubo). Ọ mụkwara egwu otu afọ na Amsterdam. Rona nyere egwu, ihe ndekọ na nkuzi piano ruo ọtụtụ afọ.

Mgbe ha lụsịrị, Rona na Koos Rupert kwagara Stellenbosch, ebe ha biri na Thibault Street. Ha nwere nwa nwanyị, Marian. Rona na Koos bụ ndị guzobere Karoo Boekehuis na Calvinia, ebe ndị edemede nwere ike ịnọ ma rụọ ọrụ n'udo.

Edensibia dezie