P-Square

Naijiria R&B na hip hop duo
P-Square
musical group, identical twins
obere ụdị nkenwoke Dezie
Oge/afọ mmalite2003 Dezie
onye dị ịrịba amaPeter Okoye, Paul Okoye Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2003 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
diskografiP-Square discography Dezie
ụdịegwu hip hop Dezie
onye nlereranyaMichael Jackson Dezie
AgbụrụAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie

P-Square bu umu ejima abuo si Obodo Naijiria ana akpó Peter na Paul Okoye na eti egwu nke R&B. Ha gúrù ma bupute album ha sina Square Records. Na Önwa iri na abuó 2011, ha mechara banyé na Konvict Muzik nke Akon. Ha dere kweta kwa na Universal Music nke mba South Africa gana agbasa egwu ha.[1]

References dezie