Merrie Amsterburg

Merrie Amsterburg
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter, onye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, guitarist Dezie
ngwa egwuJita, olu egwụ Dezie
ụdịrock music Dezie
akara ndekọZoë Records Dezie

Merrie Ruth Amsterburg (amụrụ na Machị afọ 1960) bụ onye mba America na-agụ egwu na-ede egwu amụrụ na Ludington, Michigan, United States.[1] Egwú ya nwere mmetụta folk, rock, na pop. O meriri ugboro abụọ na mmemmé Boston Music Awards, Boston Phoenix Award, na kwazi mmemmé Jam Magazine Award.[2] Ọ na-eji ọtụtụ ngwá egwu n'abụ ya, gụnyere guitar, opi, mandolin, banjo India, bouzouki, harmonium, na ọbụna igwe ịsa ahụ Kenmore nke afọ 1970. Tupu ọrụ ya n'onwe ya, ọ bụ onye na-akpọ ụbọ akwara na onye na-agụ egwu maka otu ndi The Natives na Miss Understood .[3]

Na Julaị 5, afọ 2002, ọ bụrụ abụ mba na egwuregwu mbụ nke Red Sox mgbe ọnwụ Red Sox na onye ama ama baseball Ted Williams, onye nwụrụ n'ụtụtụ ahụ.

Nkọwapụta dezie

  • Oge Mmiri Ozuzo (1996)
  • Ụwa nke Nwe Aka Anyị (1999) (EP)
  • Oge Mmiri ozuzo (1999)
  • Obere Nzọụkwụ (2000)
  • Clementine na Akụkọ Ndị Ọzọ (2006)

Edensibia dezie

  1. Amsterburg's singing career soars on | Ludington Daily News. Shorelinemedia.net (July 17, 2003). Retrieved on March 21, 2020.
  2. Q Division- Merrie Amsterburg. Qdivisionrecords.com. Retrieved on March 21, 2020.
  3. There's something about Merrie Amsterburg - the Boston Globe. The Boston Globe. Archived from the original on October 13, 2018. Retrieved on September 12, 2016.

Njikọ mpụga dezie