Longitude
Geographic coordinate system
obere ụdị nkephysical quantity Dezie
Akụkụ nkegeographic coordinate Dezie
akara ngosi (eriri)λ Dezie
ISQ dimension Dezie
quantity symbol (LaTeX) Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie
megidere nkeLatitude Dezie

Longitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na Owuwu n'uwa, ma mgbe ono na Odida. Adi mata longitude-u wo mgbe elewa ma ono n'aka iri m'ono na aka-ikpa ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti, gbara ya ma elu ala ya (ebe Arctic) ru okpuru ala ya (ebe Antarctica). Ihe no na aka-iri gi mgbe ilewa prime meridian uwa nwere longitude no na East. Ihe no na aka-ikpa gi nwere longitude no na West.

Line no n'etiti di gba elu na ala bu Prime Meridian. Adi ji nde line ozo guzie ma longitude kwaa. Nde adi-guzie ji adi ji mata latitude.

Lee nke ozo dezie