Leïla Jaffel
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịTunisia Dezie
aha n'asụsụ obodoليلى جفال Dezie
Aha enyereLeila Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Ọgọọst 1960 Dezie
Ebe ọmụmụRadès Dezie
Ọrụ ọ na-arụmagistrate, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Justice, Minister of State Domains Dezie

Leïla Jaffel (Arabic ليلى جفال) (amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1960) bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia na-eje ozi dị ka minista ikpe na Bouden Cabinet kemgbe afọ puku abụọ na iri abụọ na otu .[1]

Ọ bụ Minista nke State Domains na Land Affairs na Mechichi Cabinet.

Ebenside dezie

  1. Biographie de Leila Jaffel, ministre de la Justice (fr-FR). La Presse de Tunisie (2021-10-11). Retrieved on 2022-01-05.