Ijeoma Ukpabi (amụrụ ya na onwa Juun n’ubochi iri na otu nke afo 1994, na Umuahia) bụ onye mba Naijiria na-egwu egwuregwu volleyball nke na-egwu dịka onye na-apia apia n'akuku maka Chief of Army Staff Spikers (COAS Spikers) na ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke Naijiria.[1]

Ijeoma Ukpabi
Ihe ọmụma nkeonwe
Mba Naịjirịa 
A mụrụ ya (1994-06-11) June 11, 1994 (afọ 29)  
Obodo a Umuahia
Ogologo 175 cm (5 ft 9 in)    
Ibu 63 kilogram (139 lb)   
Ihe ọmụma banyere volleyball
Ọnọdụ Onye na-eti ihe n'èzí
Klọb dị ugbu a Chief of Army Staff Spikers (COAS Spikers)
Ijeoma Ukpabi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereIjeoma Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Jụn 1994 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu volleyball Dezie

Ịkụ ọkpọ dezie

Ijeoma Ukpabi bụ onye ọkpọ tupu ọ malite igwu volleyball n’oge afo 2011.Ọ malitere ọrụ ịkụ ọkpọ ya na afo 2004 wee merie nrite ọla edo nke 2006 Gateway Games na 2008 Garden City Games ma kwụsị ọrụ ịkụ ọkụkụ ya na 2012.[2]

Akụkọ ihe mere eme dezie

Nigerian Army Female Volleyball Team (NAFVT) dezie

Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke Chief Army nke meriri ọla nchara maka obodo Naịjirịa na afo 2019 Confederation of African Volleyball (CAVB) Zone 3 Clubs Championship nke mere na Mahadum Lagos site na ubochi 13th ruo 19 April 2019 ebe ọ meriri Championship's Best Spiker Award.[3]

Ndị otu mba Naịjirịa dezie

Ukpabi nọchitere anya obodo Naijiria na Volleyball Olympic Qualifiers maka Tokyo 2020 Olympics. [4]

Ukpabi so n'ime ndị egwuregwu volleyball iri na itoolu Samuel Ajayi kpọrọ aha ịnọchite anya Naịjirịa maka asọmpi Volleyball ụmụ nwanyị nke iri abụọ na otu nke Afrịka nke na-ewere ọnọdụ site na ubochi 14 Ọgọst ruo 29 Ọgọustụ nke afo 2023 na Yaounde,Cameroon. [5] [6] [7][8]

A họpụtara ya dị ka Captain maka 2024 African Games Qualifiers nke a haziri maka 4 ruo 8 Jenụwarị na National Stadium na Lagos. Ọ gbara asọmpi asọmpi asọmpị Afrịka nke 2024 ya na Sharon Achi, Aliyah Usman, Maryam Ibrahim, Mirabel Onyegwu, Happy Wushilang, Blessing Unekwe, Deborah Chukwu, Ifunanya Udeagbala, Kelechi Ndukauba, Albertina Francis na Jummai Peter.[9][10][11]

Edensibia dezie

  1. Player - Ijeoma Ukpabi - FIVB Continental Olympic Qualification 2020. en.volleyballworld.com. Retrieved on 2024-05-03.
  2. Kuti (2020-01-03). Ijeoma Ukpabi: I play volleyball to prove doubters wrong (en-GB). ACLSports. Retrieved on 2024-05-03.
  3. TVCN (2019-04-20). Nigerian Army female team wins 2019 Confed. African volleyball championship - Trending News (en-US). Retrieved on 2024-05-03.
  4. III (2020-01-01). Volleyball Olympic Qualifiers: We want to make history – Coach Ajayi (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2024-05-03.
  5. Nigeria (2023-08-06). NVBF invites 19 players for 2023 Nations Championship (en-US). Peoples Gazette Nigeria. Retrieved on 2024-05-03.
  6. Kuti (2023-08-13). Volleyball: Ajayi unveils squad for 2023 African Women's C'ship (en-GB). ACLSports. Retrieved on 2024-05-03.
  7. Adegboyega (2023-08-05). NVBF invites 19 players for 2023 Continental Championship | Ogun State Broadcasting Corporation (en-US). Retrieved on 2024-05-03.
  8. Fayiga (2023-08-13). Nigeria squad unveiled for 2023 Africa Women's Volleyball Championship - AfrosportNow (en-US). Retrieved on 2024-05-03.
  9. Kuti (2024-01-01). Ukpabi: Nigeria will qualify for the 2024 African Games (en-GB). ACLSports. Retrieved on 2024-05-03.
  10. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2024-05-03.
  11. 12-woman squad named for volleyball 2024 African Games qualifiers - Daily Trust (en-US). https://dailytrust.com/ (2024-01-04). Retrieved on 2024-05-03.