Ifechukwude Ikpeoyi

Ifechukwude Ikpeoyi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya4 Ọgọọst 2002 Dezie

  Ifechukwude Christiana Ikpeoyi (amụrụ n'ụbọchị nke anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2002) bụ onye Naijiria na-egwu tenis.[1]

O sonyere Naijiria na asọmpi table tennis nke obodo na nke mba ụwa. Ikpeoyi sonyere na asọmpi tennis table nke ụmụ nwanyị na 2022 Commonwealth Games na-anọchite anya Naijiria.[2]

Ihe ndị ọ rụzuru dezie

Ikpeoyi bụ onye Naijiria na-egwu tenis table, O sonyere na 2022 Commonwealth Games Table Tennis Women's single classes C3-5 ebe Bhavina Patel kụrụ ya n'egwuregwu kwụ ọtọ iji nweta ọlaọcha.[3][4]

Dị ka akụkụ nke nkwadebe maka ndị ruru eru nke egwuregwu Paris 2024 Paralympic na France, a kpọrọ Ikpeoyi maka asọmpi Valuejet Para Table Tennis Open nke anọ na Lagos.[5]

Hụkwa dezie

  • Naịjirịa na 2022 Commonwealth Games

Ihe odide dezie

  1. Ifechukwude Christiana Ikpeoyi. Birmingham2022.com. Birmingham Organising Committee for the 2022 Commonwealth Games Limited. Retrieved on 7 April 2023.
  2. Odeyemi (8 August 2022). Full List: Nigeria's medal winners, events at 2022 Commonwealth Games (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 7 April 2023.
  3. Paralympic champion Yang among first Para table tennis winners in Birmingham. www.insidethegames.biz (6 August 2022). Retrieved on 7 April 2023.
  4. Sourav (6 August 2022). CWG 2022: Bhavina Patel wins in women’s Para TT final, hands India 13th gold medal. Opoyi. Retrieved on 7 April 2023.
  5. Paralympians, Commonwealth Medalists Battle for Honours. www.thisdaylive.com. Retrieved on 7 April 2023.