Ibrahim Babangida

Ibrahim Babangida
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịColony and Protectorate of Nigeria, Federation of Nigeria, First Nigerian Republic, Mba Naịjirịa nke Abụọ, Naijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIbrahim Babangida Dezie
Aha enyereIbrahim Dezie
aha ezinụlọ yaBabangida Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Ọgọọst 1941 Dezie
Ebe ọmụmụMinna Dezie
Dị/nwunyeMaryam Babangida Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Gbagyi, Asụsụ Hausa, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụndị agha, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jichairperson of the Organisation of African Unity, Ishi ochíchì Naigeria, Chief of Army Staff Dezie
ebe agụmakwụkwọỤlọ Akwụkwọ Nchebe Naijiria, Indian Military Academy, United States Army Armor School, Armed Forces Command and Staff College, Jaji, National Institute for Policy and Strategic Studies Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1962 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
ọkwa aghaizugbe Dezie
conflictNigerian Civil War Dezie
Ihe nriteCollar of the Spanish Order of the Civil Merit, Order of the Niger Dezie

General Ibrahim Badamosi Babangida, onye nde mmadu na kpo IBB, amuru 17 Ọgọọst, 1941, bula onye ishi army Naijiria, mere onwe ya ishi government Naigeria na coup mere Ọgọọst 1985. Obu onye Gwarri.

Babangida nwetere ishi oche Naigeria, si, hagi mee obodo ha nwe elections, e nweta onye gi bu onye president ala Naigeria. Mgbe e mere ya, ha tufu ya, si o bughi nke eziokwu, ndi mmadu e shi ike, si Babangida kwesiri ifu la government Naigeria. Nke bu ihe mere Babangida a hafu office, tinye Ernest Shonekan na ya ta o lekotawa Naigeria du mgbe ndi madu e mee election nke president.

Lee nke ozo dezie

Links na aga n'ezi dezie