Hilary Edeoga Odo (amuru na November 28, 1960) bu nwa akwukwo Naijiria na prọfesọ nke ngalaba osisi taxonomy na cytogenetics . [1] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke anọ nke Michael Okpara University of Agriculture site na 2011 ruo 2016. [2] [3]

Prof.

Hilary Edeoga
4th Vice-Chancellor of Michael Okpara University of Agriculture
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Appointed byMOUAU Governing Council
Succeeded byFrancis Otunta
Enugu State Commissioner for Agriculture and Natural Resources
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Personal details
Born
Hilary Edeoga Odo

(1960-11-28) 28 Novemba 1960 (age 63)
Eha Amafu, Isi Uzo, Enugu State, Nigeria
NationalityNigerian
Spouse(s)Georgina Bizugbe Edeoga
Children3
Alma materUniversity of Port Harcourt
Occupation
Hilary Edeoga
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Novemba 1960 Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ dezie

Ọ bụ onye amuru n'ezinaụlọ Chief na Oriakụ Edeoga Ogenyi Eze n'obodo Eha Amafu, bụ obodo kwụụrụ onwe ya n'okpuru ọchịchị Isi Uzo nke steeti Enugu, Edeoga gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Patrick's Secondary School (Emene High School) na Abakaliki High School, Presco bido na 1974 ruo 1979 n'otu n'otu. Ọ gakwara na mahadum Port Harcourt ebe ọ nwetara nzere B.Sc. asambodo na Botany na 1985, M.Sc. asambodo na 1989 wee nweta Ph.D. na 1991 ha niile bụ site n'otu mahadum ahu. [4]

Ọrụ dezie

Edeoga rụrụ ọrụ mbụ dị ka onye nkuzi dị elu na Mahadum Bendel State, Ekpoma site na 1988 ruo 1999. [4]Ọ rụrụ ọrụ n'ọkwa di iche iche nke gbasara agụmakwụkwọ na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, gụnyere ịrụ ọrụ dika onye isi oche Michael Okpara University of Agriculture site na 2001 ruo 2005. wee bụrụ onye isi ministri n'ahụ maka ọrụ ugbo na akụ na ụba na Enugu Steeti site n'afo 2007 ruo 2009. [4]Na Disemba 20, 2010, a họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye isi nke anọ na Micheal Ọkpara University of Agriculture, ọkwá ọ nọrọ ruo April 31 2016. [5][6]Edeoga bụ onye otu ndị ọkachamara dị iche iche gụnyere American Society of Plant Taxonomists na Nigerian Society for Experimental Biology.[4]

  1. Ananobi. "The case of Profs Obafunwa and Edeoga", The Nigerian Voice, 9 July 2015. Retrieved on 23 May 2016.
  2. Oko. "MOUAU has provided alternative to Ghanaian varsities - Prof. Edeoga", The Authority Newspaper, 21 December 2015. Retrieved on 23 May 2016.
  3. Amor. "MOUAU @ 23: The Edeoga factor", Vanguard Newspaper, 7 August 2015. Retrieved on 23 May 2016.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 Professor Edeoga Hillary: A resourceful Agricultural Expert. Vision Africa Magazine. Retrieved on 24 May 2016.
  5. Udeajah. "EDEOGA BECOMES MICHAEL OKPARA VARSITY VC", Nigerian Best Forum, 4 January 2011. Retrieved on 24 May 2016.
  6. Oko. "MOUAU has provided alternative to Ghanaian varsities - Prof. Edeoga", The Authority Newspaper, 21 December 2015. Retrieved on 23 May 2016.