Dipuo Peters
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha ezinụlọ yaPeters Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Mee 1960 Dezie
Ebe ọmụmụKimberley Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa, member of the National Assembly of South Africa, Premier of the Northern Cape Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Cape Town, University of Havana, University of Limpopo, University of the Western Cape Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2013 Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/elizabeth-dipuo-peters/ Dezie

Elizabeth Dipuo Peters (Amụrụ na 13 Mee 1960 na Kimberley, Northern Cape) bụ Minista nke Transport nke Republic of South Africa site n'ụbọchị 10 Julaị 2013 ruo ụbọchị 30 Machị 2017, na nchịkwa Zuma, na onye bụbu Minista nke Energy site n'afọ 2009 ruo afọ 2013 ebe ọ jere ozi dị ka onye nọchiri Manne Dipico dị ka onye isi ala nke abụọ nke Northern Cape Province, 22 Eprel 2004 ruo ụbọchị 10 Mee 2009.[1] Onye otu African National Congress (ANC), ọ na-eje ozi na Women's League National Executive Committee.[2] Dipuo Peters gbara arụkwaghịm dị ka onye otu ndị omeiwu maka African National Congress n'ọnwa Eprel 2017.[3]

Elizabeth Dipuo Peters
Minister of Transport
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentJacob Zuma
Preceded byBen Martins
Succeeded byJoe Maswanganyi
Minister of Energy
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentJacob Zuma
Preceded byBuyelwa Sonjica
Succeeded byBen Martins
2nd Premier of the Northern Cape
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byManne Dipico
Succeeded byHazel Jenkins
Personal details
Born
Elizabeth Dipuo Peters

(1960-05-13) 13 Mee 1960 (age 63)
Kimberley, Northern Cape
Nationality South Africa
Political partyAfrican National Congress

Peters gara ụlọ akwụkwọ na Tidimalo Junior Secondary na Tshireleco Senior Secondary na Kimberley. Afọ ole na ole mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ debanyere aha maka nzere Bachelor of Arts na Social Work na Mahadum nke North[4] (1987). O mechara gụọ akwụkwọ maka asambodo na mmepe na iwu ọha na eze na Mahadum nke Western Cape (1996); asambodo na Executive Management na Mahadim nke Cape Town Graduate School of Business (2002); na asambodo na International Policy Management, site na Havana, Cuba (2002).[2]

Dipuo Peters sonyeere Young Christian Students, ebe ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya malitere. O sonyere na Youth Formations na ụka na obodo. Ọ bụ osote onye isi oche nke Women's Forum na AZASO nke mechara bụrụ SASCO na Mahadum nke North. Na Kimberley ọ bụ onye otu Galeshewe Youth Congress, onye mmekọ nke United Democratic Front (UDF). Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ahazi mpaghara afọ ofufo maka South African Domestic Worker's Union, na-anakọta, na-ahazikwa, na-akụziri ma na-adụ ndị ọrụ ụlọ ọdụ na Northern Cape (1987).

Ebenside dezie

  1. Dipuo Peters - Who's Who SA. Archived from the original on 30 March 2018. Retrieved on 12 September 2014.
  2. 2.0 2.1 GCIS profile: Dipuo Peters. Archived from the original on 20 August 2012. Retrieved on 12 September 2014.
  3. TimesLIVE (en). www.timeslive.co.za. Retrieved on 2018-01-09.
  4. GCIS - Resource centre - Contact Directory. Archived from the original on 29 May 2014. Retrieved on 12 September 2014.