Chinwe Anunobi
Chinwe Anunobi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
Ọrụ ọ na-arụ | librarian, official, researcher |
ụdị ọrụ ya | librarian, official |
onye were ọrụ | National Library of Nigeria, Mahadum Nnamdi Azikiwe |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Nigeria, Imo State University, Mahadum nke Nigeria, University of Illinois at Urbana–Champaign |
ogo mmụta | doctorate, Master of Science, Bachelor of Science |
isi agụmakwụkwọ | library science |
Onye òtù nke | African Library and Information Associations and Institutions |
Chinwe Veronica Anunobi bụ nnukwu ọka mmụta e nwere na Naịjiria. Ọ nwere nzere dị iche iche ma nọdụkwa n'isi ọba kachasị na Naịjịrịa.
Agụmakwụkwọ dezie
O bidoro agụmakwụkwọ ya n'afọ 1992 nweta nzere MSC, n'afọ 1997 ọ nwere nzere Mastas , n'afọ 2006 ọ nwere nzere Phd. N'agụmakwukwọ ya nịile , ihe ọ na-agụ maka ya gbasara ihe niile metụtara ọba akwụkwọ na nka ọba akwụkwọ. [1]
Ọrụ ya dezie
O bidoro ọrụ dịka ọnye nchedo ọba akwụkwọ na Mahadum nkanụzụ dị n'Owere. Ọ bụ ya bidoro ma kwalite ọba akwụkwọ nke ọgbara ọhụuu eji ama saịba egosipụta na Mahadụm nke Nnamdị Azikiwe dị n'Oka[2]
Ebensidee dezie
Otu: Onye di ndụ