Busisiwe Tshwete (amụrụ na 7 Mee 1981) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye otu National Assembly of South Africa maka African National Congress (ANC).

Busisiwe Tshwete

Member of the National Assembly of South Africa
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
22 May 2019[1]
ConstituencyEastern Cape
Personal details
Born
Busisiwe Tshwete

(1981-05-07) 7 Mee 1981 (age 43)
NationalitySouth African
Political partyAfrican National Congress
OccupationPolitician
Busisiwe Tshwete
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereBusisiwe Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Mee 1981 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/busisiwe-tshwete/ Dezie

A họpụtara Tshwete ka ọ bụrụ onye omebe iwu mba na ntuli aka South Africa nke afọ 2019.[2][3]

Ọ bụ onye otu National Assembly's Portfolio Committee on Agriculture, Land Reform and Rural Development ugbu a.[4]

Ebensidee dezie

Njikọ mpụga dezie

  • Busisiwe Tshwete at People's Assembly
  • Ms Busisiwe Tshwete na Nzukọ Ndị Omeiwu nke South Africa

Àtụ:Current MPs of South Africa