Auru Anne
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1960 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Auru Anne (amụrụ na 25 Ọgọstụ na afo 1960) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda.[1] Ọ bụ onye omeiwu na nke asatọ na nke itoolu nke Uganda na-anọchite anya mpaghara Moyo dị ka onye Independent Candidate na National Resistance Movement (NRM) tiketi ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[2][3]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Ọ jere ozi n'oge omeiwu abụọ: nke asatọ na nke itoolu nke Uganda.[4] N'afọ 2011, Auru Anne sonyere dị ka onye nnọchi anya nwanyị nke mpaghara Moyo na tiketi Independent ma merie.[5] N'afọ 2016, Auru Anne sonyere dị ka onye nnọchi anya nwanyị nke mpaghara Moyo na tiketi ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke National Resistance Movement (NRM) na-achị ma merie ọzọ.[2][5]

Hon tụfuru oche ya. Moriku Joyce Kaducu[6][7]

Ndụ onwe onye dezie

Ndị uwe ojii mba Uganda kpọrọ Auru Anne maka ebubo na Septemba na afo 2014, esemokwu dị n'etiti obodo Madi na Moyo na obodo Kuku nke Kajo-Keji County na South Sudan nke kpatara ọnwụ nke ihe dị ka mmadụ 17, ịwakpo ehi, ịgba ụlọ ọkụ na izu ohi.[8][9][10]

Hụkwa dezie

  • Nzukọ omeiwu nke Uganda
  • Ndepụta nke ndị otu nke asatọ nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
  • Ndepụta nke ndị otu nke itoolu nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda
  • ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Uganda

Ihe odide dezie

  1. NIRA | National Identification & Registration Authority. www.nira.go.ug. Retrieved on 2022-03-29.
  2. 2.0 2.1 | National Resistance Movement (en). | National Resistance Movement. Retrieved on 2022-03-28.
  3. Moyo District. moyo.go.ug. Retrieved on 2022-03-28.
  4. Parliament of Uganda |. www.parliament.go.ug. Retrieved on 2022-03-25.
  5. 5.0 5.1 Electoral Commission. Electoral Commission. Retrieved on 2022-03-28.
  6. Auru Anne - 2016 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-03-30.
  7. Women Leaders Reflect on the Prospects for Peace in Northern Uganda | Wilson Center (en). www.wilsoncenter.org. Retrieved on 2022-03-25.
  8. Police summon two MPs over clashes (en). Monitor (2021-01-17). Retrieved on 2022-03-28.
  9. petnah (2020-04-27). the madi people - uganda cultural safaris, uganda tribes (en-US). petnah. Retrieved on 2022-03-28.
  10. AFRICA | 101 Last Tribes - Kuku people. www.101lasttribes.com. Retrieved on 2022-03-28.