Amaka Okafor
Sally Amaka Okafor bụ onye na-eme ihe nkiri na Britain. A maara ya dika ọnye na_eme ihe nkiri, na ọrụ ya na fim Greatest Days (2023) yana usoro BBC One The Responder (2022) na usoro Netflix Bodies na(2023).
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Okafor na Birmingham na ezi n'ulo nna ha bụ onye na-eme ihe nkiri reggae nke Naijiria na nne ya bu onye nta akụkọ India, ọ gaghariri gburugburu UK ka ọ na-etolite.[1][2] Ọ gụrụ ihe nkiri na Mahadum Liverpool John Moores . [1] [3] Ọ malitere ọrụ ya na-eme njem nlegharị anya n'ụlọ akwụkwọ, ụlọ mkpọrọ, na ulo ụka, ọ bụkwa onye otu Unicorn Theatre na London ruo afọ abụọ. [4][5]
Ọrụ
dezieNa mbụ ana-akpọ Sally Amaka Okafor, o mere ihe nkiri mbụ ya na West End na-eme Sofia na Florian Zeller's The Son, nke si Kilburn's Kiln Theatre gaa na Duke nke York's theatre na Ọktoba afọ 2019. [3][6] N'afọ 2016 ọ pụtara na Peter Pan na National Theatre, ma mee Lady Macduff na Macbeth n'otu ụlọ ihe nkiri ahụ n'afọ 2018.[7][8] Ọ pụtara na Royal Court Theatre na Hope Has A Happy Meal (2023), Grimly Handsome (2017), It's All Made Up, The Space Between, and I See You.[9][10][11]
O meela Miranda na Unicorn Theatre. The Tempest, Guildenstern na Almeida TheatreHamlet, Amal na National Theatre nke Scotland Glasgow Girls, na onye ọrụ na Hamlet na Barbican Centre.[12][13] Ihe nkiri ndị ọzọ ọ na-eme gụnyere Nora: A Doll's House (2020), Bird, na After The End (2022).[2][14][15]
Ọrụ ihe nkiri onyonyo Okafor gụnyere igwu egwu DI Deborah Barnes, onye bụbu onye ọrụ ibe nke onye isi, Chris Carson, na BBC's The Responder . [16] Ọ pụtakwara na ihe nkiri BBC The Split (2020). [2] Okafor pụtara dị ka DS Hasan na NetflixBodies.[9][17] Ọ bụ Paul Tomalin kere ahụ, nke Marco Kreuzpaintner duziri, ma dabere na akwụkwọ akụkọ Si Spencer na Dean Ormston.[1]
N'otu n'ime ọrụ ya kachasị ama ruo ugbu a, Okafor na-eme ihe nkiri n'akụkụ Aisling Bea, Alice Lowe, na Jayde Adams na Greatest Days, ihe nkiri nke 2023 nke Take That's smash-hit stage music, The Band . [18] Greatest Days na-egosi otu ndị enyi ụlọ akwụkwọ na-agbakọta mgbe afọ ịrị abụọ n'ise gasịrị .[19][20] Nnyocha BFI na-ekwu na Okafor na ndị otu ya "na-eme ihe kachasị n'ihe nkiri ahụ na ihe ọchị".[21] Ọrụ ihe nkiri ya ọzọ gụnyere ihe nkiri na-atọ ọchị na UK na-abịanụ Sweet Sue, nke Leo Leigh duziri. [1][9]
A makwaara Okafor maka ọrụ ya na ihe nkiri redio na akwụkwọ ọdịyo, na-egosi Kaz na ncha BBC ogologo oge The Archers (ihe dị ụkọ, dị mkpirikpi, ihe omume nke onye BAME na ihe nkiri ncha ime obodo a). [22] na Zoe na Mark Ravenhill's adaptation of the Dion Boucicault play, The Octoroon, ọ pụtara na Neil Gaiman's podcast series, The Sandman.[5][23][24] Ọ pụtara dị ka Emily McCoy na egwu redio Tom Stoppard nke afọ 2013, Darkside, nke dabeere na album Pink Floyd, The Dark Side of the Moon. [25][26]
Nkwado
dezieA kpọrọ Okafor ihe nkiri Screen International Star nke echi nke afọ 2023.[1]
Ndụ onye ọ biri
dezieOkafor na-abụ abụ ma na-ede egwu n'oge ezumike ya, ma nwee ọtụ nwa nwanyị.[1][2]
Ebensidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Gant (28 June 2023). Stars of Tomorrow 2023: Amaka Okafor (actor) (en). Screen International. Retrieved on 2 July 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "gant" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 Mitchell (2019-10-11). TBB Talks To… Amaka Okafor About Her Role In Florian Zeller's The Son | The British Blacklist (en-GB). Retrieved on 2023-07-04. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "mitchell" defined multiple times with different content - ↑ 3.0 3.1 Marcolina. BWW Interview: Amaka Okafor Talks THE SON at Duke Of York's Theatre (en). BroadwayWorld.com. Retrieved on 2023-07-04. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "marcolina" defined multiple times with different content - ↑ Tell Us In 10: Amaka Okafor (en-GB). Official London Theatre. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ 5.0 5.1 Amaka Okafor on playing Kaz. BBC Radio 4: The Archers. Retrieved on 2 July 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "archers" defined multiple times with different content - ↑ Interview With…Amaka Okafor (en-GB). Love London Love Culture (2019-08-29). Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ First look at Peter Pan at the National Theatre (en). London Theatre (29 November 2016). Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ Bowie-Sell (11 January 2018). Full cast joining Rory Kinnear and Anne-Marie Duff in Macbeth announced. WhatsOnStage. Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ 9.0 9.1 9.2 Amaka Okafor. Royal Court. Retrieved on 2 July 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "royal" defined multiple times with different content - ↑ Wild. Cast Revealed for HOPE HAS A HAPPY MEAL by Tom Fowler at the Royal Court (en). BroadwayWorld.com. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ Gardner. "Grimly Handsome review – gripping Lynchian nightmare gets under the skin", The Guardian, 2017-12-10. Retrieved on 2023-07-04. (in en-GB)
- ↑ Amaka Okafor. bbashakespeare.warwick.ac.uk. Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ Glasgow Girls (en). National Theatre of Scotland. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ Williams. "Nora: A Doll's House review – Stef Smith's powerful three-Nora rewrite", The Observer, 2020-02-16. Retrieved on 2023-07-04. (in en-GB)
- ↑ Gillinson. "After the End review – violence, comedy and cliches in Dennis Kelly's nuclear bunker", The Guardian, 2022-03-03. Retrieved on 2023-07-04. (in en-GB)
- ↑ Roberts (2 February 2022). BBC The Responder ending leaves so many questions unanswered (en). WalesOnline. Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ Lead Cast Announced for Police Procedural 'Bodies'. Netflix (8 July 2022). Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ Wild. Video: Watch the All New Trailer For GREATEST DAYS (en). BroadwayWorld.com. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ Blackledge. "Take That Greatest Days film premiere in pictures as stars walk red carpet", BristolLive, 15 June 2023. Retrieved on 2 July 2023. (in en)
- ↑ Looughrey. "Take That have been granted the nicely generic movie musical they deserve – review", The Independent, 16 June 2023. Retrieved on 2 July 2023. (in en)
- ↑ Greatest Days review: musical does teenyboppers proud (en). BFI. Retrieved on 2 July 2023.
- ↑ Samuels (2019). "The Archers, The Radio, Violence against Women and Changing the World at Teatime" (in en). Feminists@law 9 (2). ISSN 2046-9551.
- ↑ Drama on 3 - Curated by Mark Ravenhill - 'It's my favourite thing about radio'. Actor Amaka Okafor on colourblind casting. - BBC Sounds (en-GB). www.bbc.co.uk. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ Amaka Okafor (en). The Unseen Library (2022-06-07). Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ BBC Radio 2 - Darkside, 26/08/2013, Darkside Photo Gallery - Amaka Okafor as Emily McCoy (en-GB). BBC. Retrieved on 2023-07-04.
- ↑ Iqbal. "Darkside; I Have a Dream – radio review", The Guardian, 2013-08-30. Retrieved on 2023-07-04. (in en-GB)