Airat Bakare
ọnye asọmpi egwuregwu
Airat Bakare
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Airat Bakare ![]() |
aha ezinụlọ ya | Bakare ![]() |
aha gọọmenti | Airat Bakare ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Mee 1967 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
so na | 1988 Summer Olympics ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Airat Bakare (amụrụ na 20 Mee 1967) bụ nwanyị Naijirịa na-agba ọsọ nke lara ezumike nká bụ onye ọkachamara na ihe omume mita 400.
Bakare mechara nke ise na 4 x 400 mita relay na 1991 World Championships, ya na ndị otu Fatima Yusuf, Mary Onyali-Omagbemi na Charity Opara.
Na ọkwa nke onye ọ bụla, Bakare ritere ọla nchara na 1991 All-Africa Games, ọla edo na 1988 African Championships na ọla nchara n'afọ 1989 African Championships.
Ọ bi ugbu a na New York City na ụmụ ya nwanyị abụọ na di ya.
Njikọ mpụga
dezie- Airat Bakare at World Athletics
- Airat Bakare at Olympics at Sports-Reference.com (archived)
- Airat Bakare at the International Olympic Committee