Adeola Aboyade-Cole

Onye Naịjịrịa na eme egwuregwu ihe mgbochi (1950-1989)

 

Adeola Aboyade-Cole (20 Maachị 1949 – 17 Maachị 1989) bụ onye ihe mgbochi Naijiria. Ọ gbara n'asọmpi 110 nke ụmụ nwoke na asọmpi Olimpik Summer 1972.

Aboyade-Cole nwụrụ na 17 Maachị 1989 na Chicago, U.S., mgbe ọ dị afọ 38.

Ihe odide dezie

Njikọ mpụga dezie