Abdullahi Garba Aminchi
Abdullahi Garba Aminchi
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1954 |
Abdullahi Garba Aminchi (amụrụ na 11 Machị 1954) na Funtua LGA, Katsina State, Nigeria, bụ osote gọvanọ nke ọchịchị NRC nke Alhaji Saidu Barda duziri site na 1992 ruo 1993. Ọ bụ osote Gọvanọ nke oge ahụ bụ Umaru Musa Yar'Adua na 2003.[1][2] Ọ chịkwara ọkwa onye nnọchi anya Saudi Arabia na Oman n'oge ọchịchị Umaru Musa Yar'adua onyeisiala site na 2007.[3][4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Abdullahi Garba na 11 Maachị 1954 na Funtua LGA, Katsina. Ọ gụrụ injinia na Kaduna Polytechnic. O mechara nweta diplọma na ọmụmụ iwu na Mahadum Bayero Kano.
Ọrụ
dezieAbdullahi Garba hapụrụ ngalaba injinia banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchi
Edensibia
dezie- ↑ How Yar'adua short-changed Southern Katsina. Sahara Reporters (2009-06-29). Retrieved on 2022-06-16.
- ↑ Daily (2014-11-13). Garba Aminci joins Katsina guber race under APC (en-US). Peoples Daily Newspaper. Retrieved on 2022-06-16.
- ↑ Kperogi. Yar'adua's Health: Amb. Aminchi's Impossible Grammatical Logic. Notes From Atlanta. Retrieved on 2022-06-16.
- ↑ BBCHausa.com | Labarai | Yar'adua ya samu sauki matuka. www.bbc.com. Retrieved on 2022-06-16.