5th Avenue Theatre

5th Avenue Theatre (ha na kpo kwa ya 5th Avenue ma nke 5th na onwe ya) bu ihe ukwu na àlà ebe ha na gwu na igba nkwa na iméka nor na Seattle ime Washington nor na Amerikạ. O nwèrè ihe omeme o mere nke ihe oméka na onyo-na-ga shi mgbe o meporo na oge 1926. Ulo ya na àlà bu nke Mahadum Washington mgbe ochie o so kwa ulo akwukwo nke Mahadum Washington. O na rü ka ulo ndi obia Broadway na olíle nke otụ mkpuru, nkwado ya shi ndi-aná-né-égo 5th Avenue Theatre Association. Ulo olíle, nor na uzor 1308 Uzor Ise ime ulo akiko ochie jùrù, nor na ndétu U.S. National Register of Historic Places shí 1978.

5th Avenue Theatre
Íshí 5th Avenue Theatre mgbe mme mme ádíghị.
Édé ébé onọr 1308 5th Ave.
Ama ukwu Seattle
Obodo USA
Nsènsé Robert Reamer
Jidèrè mádu 2,130
Mèpòrò Sepụtemba 24, 1926 (1926-09-24) (97 years ago)
www.5thAvenue.org