Ọrià Parkinson

Ọrià Parkinson
designated intractable/rare disease, rare disease, class of disease, symptom or sign
obere ụdị nkesynucleinopathy, disease Dezie
A gụrụ ahaJames Parkinson Dezie
health specialtyneurology Dezie
mgbaàmà na akaratremor, spasticity, hypokinesia, gait abnormality Dezie
nyocha ahụikepositron emission tomography, magnetic resonance imaging, single-photon emission computed tomography, PDQ39 questionnaire Dezie
Ọgwụgwọ enwere ikemedication, surgery, Hyperbaric oxygen therapy Dezie
Ebe Data n'esonyeghi nọhttp://www.nanbyou.or.jp/entry/169 Dezie
ICD-9-CM332.0, 332 Dezie
ICPC 2 IDN87 Dezie
NCI Thesaurus IDC26845 Dezie

Ọrià Parkinson (nke ha makwa ka Parkinsons, idiopathic parkinsonism, primary parkinsonism, PD, ma paralysis agitans) by ihe ọrià éréré uvúrè na ihe ọ dọrọ na àhú. Ó shì mgbe mkpuru-ọbàrà nwèrè dopamine nwürü na ime ya nke substantia nigra, ébé ètítì ọvuru; ha mághị ihe ne bido mgbugbu mkpuru ọbàrà nke. Na mbido ya, he zírí na àhúhú ndi ọn na rió bu ihe gbásárá éjìjè, dí ka mmàrube, áká ike, éjije nwányọ na íjé éjìjè arü dị. Mgbe ó mèzì, ihe gbasara àgwà madu nwèriki tyé nsogbu, ihe di ka dementia bu ihe oke ndi ọrià Parkinson nwère mgbe órià rùrù íshí ya. Nsogbu ndi ọzọr bu kwa ihe gbására ihe àhú ji a hu uwa, ihe ürá na ihe óbì mmadu. Ọrià Parkinson di na oke ndi íkèrémi, na ndi nwéré ya, ọ bu ndi kárá áfọr 50 kà Í nwe ya.